2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+ Jeremaya 39:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya, n’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ.+
3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
2 N’afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya, n’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ.+