Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 E wee kwatuo mgbidi obodo+ ahụ, ndị agha niile wee si n’ụzọ ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze gbaa ọsọ n’abalị,+ ka ndị Kaldia+ gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; eze wee gbara gawa+ n’ụzọ gara Araba.+

  • Jeremaya 52:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ikpeazụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ;+ ma ndị agha niile malitere ịgba ọsọ+ wee si n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị,+ ka ndị Kaldia gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+

  • Ezikiel 33:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 O wee ruo mgbe a dọrọsịịrị anyị n’agha, n’afọ nke iri na abụọ ya, n’ọnwa nke iri, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na onye si na Jeruselem gbapụta bịakwutere m,+ sị: “E tikpọwo obodo ahụ!”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya