Jeremaya 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+
4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+