Ezikiel 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onyeisi nke nọ n’etiti ha ga-eburu ngwongwo ya n’ubu pụọ mgbe ọchịchịrị gbara; ha ga-egwupu mgbidi bú ebe ha ga-esi buru ya pụọ.+ Ọ ga-ekpuchi ihu ya ka ọ ghara iji anya ya hụ ala.’
12 Onyeisi nke nọ n’etiti ha ga-eburu ngwongwo ya n’ubu pụọ mgbe ọchịchịrị gbara; ha ga-egwupu mgbidi bú ebe ha ga-esi buru ya pụọ.+ Ọ ga-ekpuchi ihu ya ka ọ ghara iji anya ya hụ ala.’