4 E wee kwatuo mgbidi obodo+ ahụ, ndị agha niile wee si n’ụzọ ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze gbaa ọsọ n’abalị,+ ka ndị Kaldia+ gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; eze wee gbara gawa+ n’ụzọ gara Araba.+
4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+
7 N’ikpeazụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ;+ ma ndị agha niile malitere ịgba ọsọ+ wee si n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị,+ ka ndị Kaldia gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+