7 N’ikpeazụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ;+ ma ndị agha niile malitere ịgba ọsọ+ wee si n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị,+ ka ndị Kaldia gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+
21 O wee ruo mgbe a dọrọsịịrị anyị n’agha, n’afọ nke iri na abụọ ya, n’ọnwa nke iri, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na onye si na Jeruselem gbapụta bịakwutere m,+ sị: “E tikpọwo obodo ahụ!”+