Abụ Ọma 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+ Abụ Ákwá 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anya akpọọla m ebe m na-akwa ákwá.+ Afọ agbarụwo m.+Imeju m awụsarala n’ala dị ka mmiri,+ n’ihi na e bibiwo ada bụ́ ndị m,+N’ihi na ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara na-ada mbà n’ámá obodo.+
15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+
11 Anya akpọọla m ebe m na-akwa ákwá.+ Afọ agbarụwo m.+Imeju m awụsarala n’ala dị ka mmiri,+ n’ihi na e bibiwo ada bụ́ ndị m,+N’ihi na ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara na-ada mbà n’ámá obodo.+