Abụ Ọma 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+Ọ kawo nká n’ihi ndị niile na-ebuso m iro.+ Abụ Ákwá 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M na-akwara ihe ndị a ákwá.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya.+N’ihi na onye nkasi obi nọ m n’ebe dị anya, bụ́ onye ga-eme ka mkpụrụ obi m nwee ume.Ụmụ m aghọwo ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi na onye iro ebuliwo onwe ya elu.+ Abụ Ákwá 3:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Anya mmiri si m n’anya na-asọpụta dị ka iyi n’ihi mbibi e bibiri ada bụ́ ndị m.+
16 M na-akwara ihe ndị a ákwá.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya.+N’ihi na onye nkasi obi nọ m n’ebe dị anya, bụ́ onye ga-eme ka mkpụrụ obi m nwee ume.Ụmụ m aghọwo ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi na onye iro ebuliwo onwe ya elu.+