Jeremaya 31:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘A na-anụ olu ákwá arịrị na ákwá dị ilu+ na Rema;+ Rechel+ na-akwara ụmụ ya ákwá.+ O kweghị ka a kasie ya obi n’ihi ụmụ ya,+ n’ihi na ha anọkwaghị.’”+
15 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘A na-anụ olu ákwá arịrị na ákwá dị ilu+ na Rema;+ Rechel+ na-akwara ụmụ ya ákwá.+ O kweghị ka a kasie ya obi n’ihi ụmụ ya,+ n’ihi na ha anọkwaghị.’”+