Joshụa 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Gibiọn+ na Rema na Bierọt, Jeremaya 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Nke a bu okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ya na Rema+ ka ọ lawa, n’oge ọ kpọọrọ ya mgbe a tụrụ ya ịgà n’etiti ndị niile e si na Jeruselem na Juda dọrọ n’agha, bụ́ ndị a chị na-ala Babịlọn.+ Matiu 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “A nụrụ olu ịkwa ákwá na mkpu arịrị dị ukwuu na Rema;+ ọ bụ Rechel+ na-akwara ụmụ ya ákwá, o kweghịkwa ka a kasie ya obi, n’ihi na ha anọkwaghị.”
40 Nke a bu okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ya na Rema+ ka ọ lawa, n’oge ọ kpọọrọ ya mgbe a tụrụ ya ịgà n’etiti ndị niile e si na Jeruselem na Juda dọrọ n’agha, bụ́ ndị a chị na-ala Babịlọn.+
18 “A nụrụ olu ịkwa ákwá na mkpu arịrị dị ukwuu na Rema;+ ọ bụ Rechel+ na-akwara ụmụ ya ákwá, o kweghịkwa ka a kasie ya obi, n’ihi na ha anọkwaghị.”