Joshụa 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+ 1 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, eze gara Gibiọn+ ịchụ àjà n’ebe ahụ, n’ihi na ebe ahụ bụ nnukwu ebe dị elu.+ Sọlọmọn wee jiri otu puku anụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+
17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+
4 Ya mere, eze gara Gibiọn+ ịchụ àjà n’ebe ahụ, n’ihi na ebe ahụ bụ nnukwu ebe dị elu.+ Sọlọmọn wee jiri otu puku anụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+