2 Ihe E Mere 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọlọmọn wee chụọ àjà n’ihu Jehova n’ebe ahụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa rụọ nke dị n’ụlọikwuu nzute, o wee jiri otu puku anụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ya.+
6 Sọlọmọn wee chụọ àjà n’ihu Jehova n’ebe ahụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa rụọ nke dị n’ụlọikwuu nzute, o wee jiri otu puku anụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ya.+