2 Ihe E Mere 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Solomọn nọkwa ebe ahụ chụọ àjà n’ihu Jehova. Ọ nọ n’elu ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa rụọ,+ nke dị n’ihu ụlọikwuu nzute, jiri otu puku (1,000) anụmanụ chụọ àjà a na-esu ọkụ.
6 Solomọn nọkwa ebe ahụ chụọ àjà n’ihu Jehova. Ọ nọ n’elu ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa rụọ,+ nke dị n’ihu ụlọikwuu nzute, jiri otu puku (1,000) anụmanụ chụọ àjà a na-esu ọkụ.