1 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, eze gara Gibiọn+ ịchụ àjà n’ebe ahụ, n’ihi na ebe ahụ bụ nnukwu ebe dị elu.+ Sọlọmọn wee jiri otu puku anụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+
4 Ya mere, eze gara Gibiọn+ ịchụ àjà n’ebe ahụ, n’ihi na ebe ahụ bụ nnukwu ebe dị elu.+ Sọlọmọn wee jiri otu puku anụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+