9 A kpakwara ókè ya malite n’elu ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn; a kpakwara ókè ya ruo Beala,+ ya bụ, Kiriat-jierim.+
14 E wee kpaa ókè ya, ókè ya wee gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ebe ndịda, malite n’ugwu nke chere ihu na Bet-horọn n’ebe ndịda; ebe o jedebere bụ Kiriat-bel, ya bụ, Kiriat-jierim,+ bụ́ obodo ụmụ Juda. Nke a bụ ebe ọdịda anyanwụ.
7Ndị Kiriat-jierim+ wee bịa buru igbe Jehova gbagoo wee buba ya n’ụlọ Abinadab+ nke dị n’ugwu, ọ bụkwa Elieza nwa ya ka ha doro nsọ ka ọ na-eche igbe Jehova nche.