2 Samuel 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid na ndị niile ya na ha so wee bilie gaa Beli-juda,+ ka ha wee si n’ebe ahụ bupụta igbe+ ezi Chineke, bụ́ nke a kpọkwasịrị aha, ya bụ, aha+ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ 1 Ihe E Mere 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee kpọkọta+ Izrel dum malite n’osimiri Ijipt+ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ka e wee si na Kiriat-jierim+ bute igbe ezi Chineke.+
2 Devid na ndị niile ya na ha so wee bilie gaa Beli-juda,+ ka ha wee si n’ebe ahụ bupụta igbe+ ezi Chineke, bụ́ nke a kpọkwasịrị aha, ya bụ, aha+ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+
5 Devid wee kpọkọta+ Izrel dum malite n’osimiri Ijipt+ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ka e wee si na Kiriat-jierim+ bute igbe ezi Chineke.+