1 Ihe E Mere 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid na Izrel dum wee gbagoo Beala+ ruo Kiriat-jierim, nke Juda, iji si n’ebe ahụ bugote igbe ezi Chineke, bụ́ Jehova, onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ bụ́ nke a kpọkwasịrị aha ya.
6 Devid na Izrel dum wee gbagoo Beala+ ruo Kiriat-jierim, nke Juda, iji si n’ebe ahụ bugote igbe ezi Chineke, bụ́ Jehova, onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ bụ́ nke a kpọkwasịrị aha ya.