Joshụa 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A kpakwara ókè ya malite n’elu ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn; a kpakwara ókè ya ruo Beala,+ ya bụ, Kiriat-jierim.+ Joshụa 15:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Kiriat-bel,+ ya bụ, Kiriat-jierim,+ na Raba; obodo abụọ na ógbè ha niile.
9 A kpakwara ókè ya malite n’elu ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn; a kpakwara ókè ya ruo Beala,+ ya bụ, Kiriat-jierim.+