Joshụa 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+ 1 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Kiriat-jierim+ wee bịa buru igbe Jehova gbagoo wee buba ya n’ụlọ Abinadab+ nke dị n’ugwu, ọ bụkwa Elieza nwa ya ka ha doro nsọ ka ọ na-eche igbe Jehova nche.
17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+
7 Ndị Kiriat-jierim+ wee bịa buru igbe Jehova gbagoo wee buba ya n’ụlọ Abinadab+ nke dị n’ugwu, ọ bụkwa Elieza nwa ya ka ha doro nsọ ka ọ na-eche igbe Jehova nche.