1 Samuel 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, ha zigaara ndị bi na Kiriat-jierim+ ndị ozi, sị: “Ndị Filistia ebughachiwo igbe Jehova. Gbadatanụ. Burunụ ya gbagoo n’ebe unu nọ.”+
21 N’ikpeazụ, ha zigaara ndị bi na Kiriat-jierim+ ndị ozi, sị: “Ndị Filistia ebughachiwo igbe Jehova. Gbadatanụ. Burunụ ya gbagoo n’ebe unu nọ.”+