14 E wee kpaa ókè ya, ókè ya wee gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ebe ndịda, malite n’ugwu nke chere ihu na Bet-horọn n’ebe ndịda; ebe o jedebere bụ Kiriat-bel, ya bụ, Kiriat-jierim,+ bụ́ obodo ụmụ Juda. Nke a bụ ebe ọdịda anyanwụ.
12 Ha wee gbagoo maa ụlọikwuu ha na Kiriat-jierim+ nke dị na Juda. Ọ bụ ya mere ha ji akpọ ebe ahụ Mehane-dan+ ruo taa. Lee! Ọ dị n’ebe ọdịda anyanwụ nke Kiriat-jierim.