Joshụa 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ala ha sikwa n’ugwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, n’ebe e si aga Bet-horọn, gara ruo n’ebe ndịda. Ọ kwụsịrị na Kiriat-bel, ya bụ, Kiriat-jierim.+ Ọ bụ otu n’ime obodo Juda. Ebe a bụ ebe ọdịda anyanwụ.
14 Ala ha sikwa n’ugwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, n’ebe e si aga Bet-horọn, gara ruo n’ebe ndịda. Ọ kwụsịrị na Kiriat-bel, ya bụ, Kiriat-jierim.+ Ọ bụ otu n’ime obodo Juda. Ebe a bụ ebe ọdịda anyanwụ.