Joshụa 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E wee kpaa ókè ya, ókè ya wee gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ebe ndịda, malite n’ugwu nke chere ihu na Bet-horọn n’ebe ndịda; ebe o jedebere bụ Kiriat-bel, ya bụ, Kiriat-jierim,+ bụ́ obodo ụmụ Juda. Nke a bụ ebe ọdịda anyanwụ.
14 E wee kpaa ókè ya, ókè ya wee gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ebe ndịda, malite n’ugwu nke chere ihu na Bet-horọn n’ebe ndịda; ebe o jedebere bụ Kiriat-bel, ya bụ, Kiriat-jierim,+ bụ́ obodo ụmụ Juda. Nke a bụ ebe ọdịda anyanwụ.