Ọnụ Ọgụgụ 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-akpa ókè ya malite n’Ugwu Họọ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ókè ya ga-ejedebe na Zidad.+ Zekaraya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+
2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+