Jeremaya 49:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Banyere Damaskọs:+ “Ihere emewo Hemat+ na Apad,+ n’ihi na ọ bụ akụkọ ọjọọ ka ha nụrụ. Ha adaala mbà.+ Oké osimiri na-eme mkpọtụ; ọ pụghị ịda jụụ.+ Emọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”
23 Banyere Damaskọs:+ “Ihere emewo Hemat+ na Apad,+ n’ihi na ọ bụ akụkọ ọjọọ ka ha nụrụ. Ha adaala mbà.+ Oké osimiri na-eme mkpọtụ; ọ pụghị ịda jụụ.+
14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”