2 Ndị Eze 18:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim,+ Hina+ na Iva+ nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+
34 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim,+ Hina+ na Iva+ nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+