Joshụa 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe anyị nụrụ ya, obi malitere ịlọ anyị mmiri,+ ọ dịghịkwa ume ọ bụla dị n’ime onye ọ bụla n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+
11 Mgbe anyị nụrụ ya, obi malitere ịlọ anyị mmiri,+ ọ dịghịkwa ume ọ bụla dị n’ime onye ọ bụla n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+