Ọnụ Ọgụgụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee gbagoo ledo ala ahụ malite n’ala ịkpa Zin+ ruo Rihọb,+ nke dị n’ebe e si abanye Hemat.+ 2 Ndị Eze 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E mesịa, eze Asiria si na Babịlọn+ na Kuta na Ava+ na Hemat+ na Sefaveyim+ kpọta ndị mmadụ, meekwa ka ha bichie ụmụ Izrel n’obodo ndị dị na Sameria;+ ha wee malite iweghara Sameria, birikwa n’obodo ya dị iche iche. Aịzaya 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ na Kalno+ adịghị ka Kakemish?+ Ọ̀ bụ na Hemat+ adịghị ka Apad?+ Ọ̀ bụ na Sameria+ adịghị ka Damaskọs?+ Zekaraya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+
24 E mesịa, eze Asiria si na Babịlọn+ na Kuta na Ava+ na Hemat+ na Sefaveyim+ kpọta ndị mmadụ, meekwa ka ha bichie ụmụ Izrel n’obodo ndị dị na Sameria;+ ha wee malite iweghara Sameria, birikwa n’obodo ya dị iche iche.
9 Ọ̀ bụ na Kalno+ adịghị ka Kakemish?+ Ọ̀ bụ na Hemat+ adịghị ka Apad?+ Ọ̀ bụ na Sameria+ adịghị ka Damaskọs?+
2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+