2 Ihe E Mere 35:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ihe a dum gasịrị, mgbe Josaya dozichara ụlọ ahụ, Niko+ bụ́ eze Ijipt+ bịara ibuso Kakemish+ nke dị n’ikpere osimiri Yufretis agha. Josaya+ wee gaa ibuso ya agha.+ Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
20 Mgbe ihe a dum gasịrị, mgbe Josaya dozichara ụlọ ahụ, Niko+ bụ́ eze Ijipt+ bịara ibuso Kakemish+ nke dị n’ikpere osimiri Yufretis agha. Josaya+ wee gaa ibuso ya agha.+
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: