2 Ndị Eze 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya. 2 Ihe E Mere 35:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ihe a dum gasịrị, mgbe Josaya dozichara ụlọ ahụ, Niko+ bụ́ eze Ijipt+ bịara ibuso Kakemish+ nke dị n’ikpere osimiri Yufretis agha. Josaya+ wee gaa ibuso ya agha.+
29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya.
20 Mgbe ihe a dum gasịrị, mgbe Josaya dozichara ụlọ ahụ, Niko+ bụ́ eze Ijipt+ bịara ibuso Kakemish+ nke dị n’ikpere osimiri Yufretis agha. Josaya+ wee gaa ibuso ya agha.+