2 Ndị Eze 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+ Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: