2 Ndị Eze 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hezekaya eze Juda wee zigara eze Asiria ozi na Lekish, sị: “Emehiewo m. Laghachi, ebusola m agha. Ibu ọ bụla ị ga-ebo m, m ga-ebu ya.”+ Eze Asiria wee manye Hezekaya eze Juda ịkwụ narị talent+ ọlaọcha atọ na talent ọlaedo iri atọ.
14 Hezekaya eze Juda wee zigara eze Asiria ozi na Lekish, sị: “Emehiewo m. Laghachi, ebusola m agha. Ibu ọ bụla ị ga-ebo m, m ga-ebu ya.”+ Eze Asiria wee manye Hezekaya eze Juda ịkwụ narị talent+ ọlaọcha atọ na talent ọlaedo iri atọ.