2 Ndị Eze 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee nọnyere ya.+ N’ebe ọ bụla o jere, ọ na-eji akọ eme ihe;+ o wee nupụrụ eze Asiria isi, o jeghịkwara ya ozi.+ Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eweta ọnyà,+ ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Luk 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ezie, ọ bụrụ na ọ pụghị ime otú ahụ, mgbe onye ahụ ka nọ n’ebe dị anya, ọ na-ezipụ ìgwè ndị nnọchiteanya wee rịọ ya ka ya na ya mee udo.+
7 Jehova wee nọnyere ya.+ N’ebe ọ bụla o jere, ọ na-eji akọ eme ihe;+ o wee nupụrụ eze Asiria isi, o jeghịkwara ya ozi.+
32 N’ezie, ọ bụrụ na ọ pụghị ime otú ahụ, mgbe onye ahụ ka nọ n’ebe dị anya, ọ na-ezipụ ìgwè ndị nnọchiteanya wee rịọ ya ka ya na ya mee udo.+