1 Ndị Eze 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima ma kwụọ ya talent ọlaọcha abụọ, wee malite iwu obodo n’ugwu ahụ ma gụọ obodo ahụ o wuru Sameria,+ site n’aha Shima bụ́ onye nwe ugwu ahụ.
24 O wee zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima ma kwụọ ya talent ọlaọcha abụọ, wee malite iwu obodo n’ugwu ahụ ma gụọ obodo ahụ o wuru Sameria,+ site n’aha Shima bụ́ onye nwe ugwu ahụ.