1 Ndị Eze 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+ Zekaraya 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ụbọchị ahụ, mkpu arịrị a ga-eti na Jeruselem ga-adị ukwuu, dị ka mkpu arịrị e tiri na Hedadrimọn nke dị na ndagwurugwu* Megido.+
15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+
11 N’ụbọchị ahụ, mkpu arịrị a ga-eti na Jeruselem ga-adị ukwuu, dị ka mkpu arịrị e tiri na Hedadrimọn nke dị na ndagwurugwu* Megido.+