2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime. 1 Ndị Eze 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ nke a mere o ji nupụrụ eze isi: Sọlọmọn wuru Milo.*+ O mechikwara ebe ndị ghe oghe ná mgbidi nke dị n’Obodo Devid bụ́ nna ya.+ 2 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú ọ dị, ndị na-ejere ya ozi+ biliri wee jikọta aka gbaa izu+ wee gbuo Jehoash n’ụlọ+ Milo,*+ n’ụzọ gbadara Sila.
9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.
27 Ọ bụ nke a mere o ji nupụrụ eze isi: Sọlọmọn wuru Milo.*+ O mechikwara ebe ndị ghe oghe ná mgbidi nke dị n’Obodo Devid bụ́ nna ya.+
20 Otú ọ dị, ndị na-ejere ya ozi+ biliri wee jikọta aka gbaa izu+ wee gbuo Jehoash n’ụlọ+ Milo,*+ n’ụzọ gbadara Sila.