2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime. 1 Ndị Eze 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, ada Fero+ si n’Obodo Devid+ pụta gaa n’ụlọ nke ya, nke o wuuru ya. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ rụrụ Milo.+ 1 Ndị Eze 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ nke a mere o ji nupụrụ eze isi: Sọlọmọn wuru Milo.*+ O mechikwara ebe ndị ghe oghe ná mgbidi nke dị n’Obodo Devid bụ́ nna ya.+ 2 Ihe E Mere 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O nwekwara obi ike wee wuzie mgbidi dum a kwaturu akwatu+ ma wuo ụlọ nche+ n’elu ya. O wukwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie,+ rụziekwa Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ube+ na ọta.+
9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.
24 Otú ọ dị, ada Fero+ si n’Obodo Devid+ pụta gaa n’ụlọ nke ya, nke o wuuru ya. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ rụrụ Milo.+
27 Ọ bụ nke a mere o ji nupụrụ eze isi: Sọlọmọn wuru Milo.*+ O mechikwara ebe ndị ghe oghe ná mgbidi nke dị n’Obodo Devid bụ́ nna ya.+
5 O nwekwara obi ike wee wuzie mgbidi dum a kwaturu akwatu+ ma wuo ụlọ nche+ n’elu ya. O wukwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie,+ rụziekwa Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ube+ na ọta.+