2 Ihe E Mere 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee debe ha niile+ n’ebe dị iche iche gbaa eze gburugburu, malite n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ ruo n’akụkụ aka ekpe ụlọ ahụ, n’akụkụ ebe ịchụàjà nakwa n’akụkụ ụlọ ahụ, onye nke ọ bụla jikwa ihe agha ya n’aka.
10 O wee debe ha niile+ n’ebe dị iche iche gbaa eze gburugburu, malite n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ ruo n’akụkụ aka ekpe ụlọ ahụ, n’akụkụ ebe ịchụàjà nakwa n’akụkụ ụlọ ahụ, onye nke ọ bụla jikwa ihe agha ya n’aka.