2 Ndị Eze 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị ọgba ọsọ+ wee guzoro, onye nke ọ bụla jikwa ngwá ọgụ ya n’aka, malite n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ ruo n’akụkụ aka ekpe ụlọ ahụ, n’akụkụ ebe ịchụàjà+ nakwa n’akụkụ ụlọ ahụ, gbaa eze gburugburu.
11 Ndị ọgba ọsọ+ wee guzoro, onye nke ọ bụla jikwa ngwá ọgụ ya n’aka, malite n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ ruo n’akụkụ aka ekpe ụlọ ahụ, n’akụkụ ebe ịchụàjà+ nakwa n’akụkụ ụlọ ahụ, gbaa eze gburugburu.