Ọpụpụ 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ị ga-edebe ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ ahụ n’ihu ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, 1 Ndị Eze 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Sọlọmọn wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà+ Jehova n’ihu ọgbakọ Izrel dum, o wee gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe;+ 2 Ihe E Mere 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee jiri ọla kọpa rụọ ebe ịchụàjà+ nke dị kubit iri abụọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri abụọ n’obosara nakwa kubit iri n’ịdị elu.+
22 Sọlọmọn wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà+ Jehova n’ihu ọgbakọ Izrel dum, o wee gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe;+
4 O wee jiri ọla kọpa rụọ ebe ịchụàjà+ nke dị kubit iri abụọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri abụọ n’obosara nakwa kubit iri n’ịdị elu.+