Ọpụpụ 38:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee rụnye mpi+ ya n’akụkụ anọ ya. Mpi ya si n’ahụ́ ya pụta. O wee werezie ọla kọpa machie ya.+ 1 Ndị Eze 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Sọlọmọn wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà+ Jehova n’ihu ọgbakọ Izrel dum, o wee gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe;+ 2 Ndị Eze 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O sikwa n’ihu ụlọ Jehova, nke dị n’agbata ebe ịchụàjà ya na ụlọ Jehova,+ buru ebe ịchụàjà ọla kọpa+ ahụ, ma dọba ya n’akụkụ ebe ugwu nke ebe ịchụàjà ya.
22 Sọlọmọn wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà+ Jehova n’ihu ọgbakọ Izrel dum, o wee gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe;+
14 O sikwa n’ihu ụlọ Jehova, nke dị n’agbata ebe ịchụàjà ya na ụlọ Jehova,+ buru ebe ịchụàjà ọla kọpa+ ahụ, ma dọba ya n’akụkụ ebe ugwu nke ebe ịchụàjà ya.