Ọpụpụ 40:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ị ga-adọsa ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ ná mpụga ihu ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute.
6 “Ị ga-adọsa ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ ná mpụga ihu ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute.