1 Samuel 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị: “Nke a ga-abụ ihe ruuru+ eze ga na-achị unu: Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị ikom+ wee mee ka ha bụrụ ndị na-anọkwasịrị ya n’ụgbọ ịnyịnya,+ meekwa ka ha soro ná ndị na-agba ịnyịnya ya,+ ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya;+ 2 Samuel 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm kwadebeere onwe ya ụgbọ ịnyịnya, o nwetakwara ọtụtụ ịnyịnya na ndị ikom iri ise na-agba ọsọ n’ihu ya.+ 1 Ndị Eze 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze Rehoboam wee were ọla kọpa rụọ ọta iji dochie ha, o wee nyefee ha n’aka ndị isi ndị ọgba ọsọ,+ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ụlọ eze.+
11 O wee sị: “Nke a ga-abụ ihe ruuru+ eze ga na-achị unu: Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị ikom+ wee mee ka ha bụrụ ndị na-anọkwasịrị ya n’ụgbọ ịnyịnya,+ meekwa ka ha soro ná ndị na-agba ịnyịnya ya,+ ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya;+
15 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm kwadebeere onwe ya ụgbọ ịnyịnya, o nwetakwara ọtụtụ ịnyịnya na ndị ikom iri ise na-agba ọsọ n’ihu ya.+
27 Eze Rehoboam wee were ọla kọpa rụọ ọta iji dochie ha, o wee nyefee ha n’aka ndị isi ndị ọgba ọsọ,+ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ụlọ eze.+