1 Samuel 14:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Agha wee na-esiri ndị Filistia ike n’ụbọchị niile nke Sọl.+ Ọ bụrụ na Sọl ahụ onye ọ bụla bụ́ dimkpa ma ọ bụ dike, ọ na-akpọrọ ya.+ 1 Ndị Eze 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nna gị mere ka yok anyị sie ike, ma gị onwe gị, mee ka ọrụ siri ike nna gị nyere anyị na yok ya dị arọ+ nke o boro anyị dị mfe,+ anyị ga-ejekwara gị ozi.”+
52 Agha wee na-esiri ndị Filistia ike n’ụbọchị niile nke Sọl.+ Ọ bụrụ na Sọl ahụ onye ọ bụla bụ́ dimkpa ma ọ bụ dike, ọ na-akpọrọ ya.+
4 “Nna gị mere ka yok anyị sie ike, ma gị onwe gị, mee ka ọrụ siri ike nna gị nyere anyị na yok ya dị arọ+ nke o boro anyị dị mfe,+ anyị ga-ejekwara gị ozi.”+