1 Samuel 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị: “Nke a ga-abụ ihe ruuru+ eze ga na-achị unu: Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị ikom+ wee mee ka ha bụrụ ndị na-anọkwasịrị ya n’ụgbọ ịnyịnya,+ meekwa ka ha soro ná ndị na-agba ịnyịnya ya,+ ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya;+ 1 Samuel 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Sọl lara n’ụlọ ya dị na Gibia,+ ndị dike bụ́ ndị Chineke metụrụ aka n’obi wee soro ya.+
11 O wee sị: “Nke a ga-abụ ihe ruuru+ eze ga na-achị unu: Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị ikom+ wee mee ka ha bụrụ ndị na-anọkwasịrị ya n’ụgbọ ịnyịnya,+ meekwa ka ha soro ná ndị na-agba ịnyịnya ya,+ ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya;+