1 Samuel 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Samuel wee gwa ụmụ Izrel ihe ruuru eze,+ deekwa ya n’akwụkwọ ma debe ya n’ihu Jehova. Samuel wee hapụ ụmụ Izrel niile ka ha lawa, onye ọ bụla n’ụlọ ya.
25 Samuel wee gwa ụmụ Izrel ihe ruuru eze,+ deekwa ya n’akwụkwọ ma debe ya n’ihu Jehova. Samuel wee hapụ ụmụ Izrel niile ka ha lawa, onye ọ bụla n’ụlọ ya.