4 Devid wee jide otu puku na narị mmadụ asaa ya bụ́ ndị na-agba ịnyịnya nakwa puku mmadụ abụọ bụ́ ndị ji ụkwụ aga;+ Devid wee see+ ịnyịnya ụgbọala+ niile ha akwara, ma ọ hapụrụ otu narị ịnyịnya ụgbọala n’ime ha.
5 Ka ihe a niile na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit+ nọ na-ebuli onwe ya elu,+ na-asị: “Ọ bụ m gaje ịchị dị ka eze!”+ O wee mee ka a kwadebere ya ụgbọ ịnyịnya nke nwere ndị na-agba ha, ndị ikom iri ise na-agbakwa ọsọ n’ihu ya.+