1 Ihe E Mere 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid nakwaara ya puku ụgbọ ịnyịnya asaa, jidekwa puku mmadụ asaa ndị na-agba ịnyịnya nakwa puku ndị ikom iri abụọ ndị ji ụkwụ aga.+ Devid wee see+ ịnyịnya niile na-adọkpụ ụgbọala akwara,+ ma ọ hapụrụ otu narị ịnyịnya na-adọkpụ ụgbọala.
4 Devid nakwaara ya puku ụgbọ ịnyịnya asaa, jidekwa puku mmadụ asaa ndị na-agba ịnyịnya nakwa puku ndị ikom iri abụọ ndị ji ụkwụ aga.+ Devid wee see+ ịnyịnya niile na-adọkpụ ụgbọala akwara,+ ma ọ hapụrụ otu narị ịnyịnya na-adọkpụ ụgbọala.