Diuterọnọmi 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 hụ na eze ị ga-emere onwe gị bụ onye Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+ Ị ga-esi n’etiti ụmụnne gị meere onwe gị eze. A gaghị ekwe ka i mee onye mba ọzọ nke na-abụghị nwanne gị eze ga-achị gị.
15 hụ na eze ị ga-emere onwe gị bụ onye Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+ Ị ga-esi n’etiti ụmụnne gị meere onwe gị eze. A gaghị ekwe ka i mee onye mba ọzọ nke na-abụghị nwanne gị eze ga-achị gị.