24 Samuel wee gwa ụmụ Izrel niile, sị: “Ùnu ahụwo onye Jehova họọrọ,+ na ọ dịghị onye dị ka ya n’etiti mmadụ niile?” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+